Top 200 Igbo Gospel Music: List of Igbo Praise Songs W/ Lyrics & Video

Our earlier post on top 20 Gospel songs in Igbo language was greeted with love as many of our readers expressed a full sense of fulfillment in the comment section.

We have decided to improve on the same, by coming up with this ultimate list of two hundred (200) Gospel songs in Igbo language.

Songs with music videos are well represented, this is to enable you learn to sing in Igbo with the full lyrics presented.

Contents:

The List

Today list, just like that of Yoruba Gospel songs lyrics is presented in four pages. This is done for your convenience as it lets you read 50 song’s lyrics at a time.

You can navigate the pages with the arrow button on your computer keyboard or by using the “next/previous” buttons on the screen.

1. Asacharam n’obara nke nwa aturu Nwe-nwe di ocha

The Full Lyrics

Asacharam n’obara nke nwa aturu Nwe-nwe di ocha

Asacharam n’obara nke nwa aturu

M di ocha di oke onu ahia

 

2. Okpu eze m di n’igwe

The Full Lyrics

Okpu ezem di n’igwe

Okpu ezem di n’igwe

Okpu eze na-eche m

Mam’meri ma m’mema.

 

3. Imela ezi Chim O

The Full Lyrics

Imela ezi Chim O

ALSO SEE  Imela (Thank you) by Nathaniel Bassey Ft Enitan Adaba Lyrics

Imela ezi Chim O

Abum Ihe Mbu

Imela ezi Chim o

Agbaruta Ezurike

Imela ezi Chim o

 

4. Agam ewere onwe m nye

The Full Lyrics

Agam ewere onwem nye

Agam ewere onwem nye

Agam ewere onwem nye

N’aka Jihova agam ewre

Onwem nyecha ya kpam kpam kpam.

 

5. Obi m-o, muru anya na-eche nche

The Full Lyrics

Obi m-o, murur anya na-eche nche

Obi m-o, murur anya na-eche nche

Obi m-o, murur anya na-eche nche

Onyenweayi, aghaghi ibia ozo

 

6. Jisos ewerela oche – e

The Full Lyrics

Jisos ewerela oche – e (3x)

Onye sie agugo ya lee anya

N’Bible, okwe agbaala

 

7. Idimma, Ezi Chineke

The Full Lyrics

Idimma, Ezi Chineke

Eligwe n’agba ama

Uwa n’asi Idimma

Idimma, Ezi Chineke.

 

8. Oge Chiniek anyi ka mma

The Full Lyrics

Oge Chineke anyi ka mma

Oga Ya ka mma

Oge Chineke anyi ka mma

Oge Ya ka nma.

 

9. Tu wara ya nma nma

The Full Lyrics

Tu wara ya nma nma (2x)

Si ya n’omela (2x)

Eze Jisos tu wara nma nma

Si Ya n’omela

The Video

 

10. Onye dika Jehova

The Full Lyrics

Onye dika Jehova?

Onye – e, Onye – e

The Video

 

11. Kele kele ya

The Full Lyrics

Kele kele ya

Kele ya

Ohuru umu ya n’anya

Kele Ya

Jisos Onye Isi Udo

Kele ya

Ohurur umu ya n’anya

Kele Ya

The Video

 

12. Ose e… Osu elu-igwe m’bidoro n’elu uwa,

The Full Lyrics

Ose e… Osu elu-igwe m’bidoro n’elu uwa

Chim ekwela, Ka m’gbachaya Ma gbara aka la

 

13. O ga adoro mkpuru obi

The Full Lyrics

O ga adoro mkpuru obi

Ma m’bulie Ya elu

Jehova, Ma m’bulie ya elu.

 

14. Chineke Nna, Nma nma ekele

The Full Lyrics

Chineke Nna, nma nma Ekele

Chineke Nna, nma nma Ekele

Chi na enye udo, nma nma Ekele

Abum Ihe Mbu, nma nma Ekele.

 

15. IBu Dike

The Full Lyrics

Chorus:

i bu Dike,

i bu Eze,

onweghi ihe i napughi ime, chim eee,

so so gi bu chi,

onweghi onye dika gi,

mmalite na ogugu,

onweghi onye dika gi.

Continue for the complete Lyrics at the Ibu Dike full lyrics page.

The Video

 

16. Agbaputawom n’ala apiti

The Full Lyrics

Agbaputawom n’ala apiti

Omewom ka m guzo n’elu oke nkume

O tinyewom abu uto n’onum ta’

A-bu otitu Aleluyah.

 

17. Ibu Onye dike n’agha

The Full Lyrics

Ibu Onye dike n’agha

Elshadai, Ibu Onye dike n’agha

Jehova Nissi

Ibu Onye dike n’agha

Elshadai, Ibu Onye dike n’agha

Rue mgbe ebighebi

 

18. Odighi enyi o, Odighi enyi oma

The Full Lyrics

Odighi enyi o, Odighi enyi oma

Odighi enyi o enyi o kariri Jesus Nwannem

 

19. Abum nke Jisos, otu obula osiri di

The Full Lyrics

Abum nke Jisos, otu obula osiri di

Abum nke ya mgbenile.

 

20. Jehova Emeworom Ihe Ukwu

The Full Lyrics

Jehova Emeworom Ihe Ukwu

Jehova Emeworom Ihe Ukwu

Anam anuri Jehova Emeworom Ihe Ukwu,

Odi egwu

Anam anuri Jehova onu Ezi nna

Omewo ka osi eme

Otito diri ya, kelenu onyeoma

Kelenu onyeoma

 

21. Onye Nzoputa, Onye Nzoputa

The Full Lyrics

Okpara Chineke,

Onye Nzoputa (2x)

Okpara Chineke,

Onye Nzoputa (2x)

The Video

 

22. Onye Kam ga ezi ga?

The Full Lyrics

Onye kam ga ezi ga?

Onye kam ga ezi ga?

Onye kam ga ezi ga?

Ijere Chineke ayi ozi

Lekwam zigam (3x) Ijere Chineke Ozi

 

23. Imela Imela Imela Okaka

The Full Lyrics

Imela Imela Imela Okaka

Imela Chineke, Imela Onye Oma

 

24. I nwere nkpa kosara Jisos

The Full Lyrics

I nwere nkpa kosara Jisos

Alleluyah; O bu nani ya ga ehicha gi anyi mmiri,

Alleluyah

 

25. Nani kwere, Nani kwere

The Full Lyrics

Nani kwere, nani kwere

ihe n’ile di nfe, Nani kwere

Nani kwere, nani kwere

ihe n’ile di nfe, Nani kwere

 

26. Chebe nche, chebe nche

The Full Lyrics

chebe nche (6x)

ubochi onye nwe anyi ga a bia

Eze obodo ga a bia

O ga digi itu n’anya

Chebe nche ee (2x)

 

27. I di nma, I di ukwu, O Chineke

The Full Lyrics

I di nma, I di ukwu, O Chineke

I di nma, I di ukwu, O Chineke

Onye kere uwa, I di nma, O Chineke

 

28. Ekpuchi wom na Obara

The Full Lyrics

Ekpuchi wom na Obara

Na Obara Jisos

 

29. Anyi abia wo, Anyi abia wo

The Full Lyrics

Anyi abia wo, Anyi abia wo

N’iru gi, O…O Eze Jisos Anyi abia… wo

 

30. Okwu ya bu ee… na Amen

The Full Lyrics

Okwu ya bu ee… na Amen

Okwu ya bu e-e-e-e na A-aa-men

 

31. Chukwu anyi n’efe di mma

The Full Lyrics

Chukwu anyi n’efe di nma

Chukwu anyi n’efe di nma

Ndi Muo-Ozi n’efe ya

Elu uwa na ja ya nma

Onye anyi n’efe di nma

 

32. Onye ga akwu m’ugwo olu m

The Full Lyrics

Mgbe n’alu olu ha n’aju m

Onye ga akwu m’ugwo olu (3x)

Jehova lee ga akwu m ugwu olu

 

33. Chineke di nma, I di nma

The Full Lyrics

Chineke Idi nma, I di nma

I di nma ee

I di nma

I di mma, I di nma ee

The Video

 

34. Anam anuri na Jisos hurum n’anya

The Full Lyrics

Anam anuri na Jisos hurum n’anya

Jisos hurum n’anya, Jisos hurum n’anya

Anam anuri onu.

 

35. O mewo m nma e

The Full Lyrics

O mewo m nma e

O mewo m nma e

Eze Jisos eme wo m nma e

ke mgbe m kwere n’okwu ya

 

36. Imela zoputam, Imela O

The Full Lyrics

Imela zoputam, Imela O

Imela zoputam, Imela O

 

37. E nwerem Nna, Nna, Nna

The Full Lyrics

E nwerem Nna, Nna, Nna

E nwerem Nna

Nna mghe ebighiebi

 

38. To Ya, to Ya, to Ya

The Full Lyrics

To Ya, to Ya, to Ya

To Ya, to Ya, to Ya

To Ya, to Ya, to Ya

Onye nwanyi luru olu oma n’uwa to Ya

 

Omere onye isi k’owe hu uzo

Omere onye ngworo ka owe ga ije

Omere nwanyi aga k’owe muo nwa

Onye nwe anyi luru olu oma n’uwa to Ya

 

39. Chineke di mma, Chineke di mma

The Full Lyrics

Chineke di mma, Chineke di nma

Nani ya bu Onye Inye aka m’nwere

E nweghi m Onye ozo ma Obughi Ya.

 

40. Aham, Aham, Aham di na ya

The Full Lyrics

Aham, Aham, Aham di na ya

Aham, Aham, Aham di na ya

Aham, Aham, Aham di na ya

N’akwukwo nso Chineke

Aham di na ya

 

41. Eze Onye ga kwu Ugwo Olu m n’abia

The Full Lyrics

Eze Onye ga kwu ugwo olu m n’abia

O n’abia e-e

Onye ga akwu ugwo olu m n’abia

O na bia ee

 

42. Agam ebulie Aha ya elu

The Full Lyrics

Agam ebulie Aha ya elu (2x)

Chineke nna Onye kere uwa

Agam ebulie Aha ya elu

 

43. Kele, Kele

The Full Lyrics

Kele, Kele, Kele unu kele Chineke no bu Okaka

Onye Oma

 

44. Chineke Anyi di nma

The Full Lyrics

Chineke Anyi di nma, e O di nma

Onye kere Uwa di nma, e O di nma

 

45. Udo Nkem

The Full Lyrics

E, Udo nkem, nani Udo nkem

Udo nkem ka n’enye unu nani Udo nkem

 

46. Adim njikere ime okwu gi

The Full Lyrics

Adim njikere ime okwu gi

Adim njikere ime okwu gi

Adim njikere ime okwu nke Chineke

Adim njikere ime okwu gi

 

47. O buru wo nmehie m la

The Full Lyrics

O buru wo mmehie m la (2x)

Obu ezie n’ahughi m Ya

Otitu diri Aha Ya

O buru wo mmehie n la

To nu Ya.

 

48. Anyi n’ala

The Full Lyrics

Anyi n’ala, anyi n’ala o…

Eligwe e…… Igakwe soro

mgbe anyi ga ala n’Eligwe

 

49. Abum Onye obia nime Uwa

The Full Lyrics

Abum Onye obia n’ime uwa

N’ime uwa

Abum onye obia, Eligwe bu ulo m.

 

50. Amaram n’uzo di warawara

The Full Lyrics

Amaram n’uzo di warawara

Onu uzo Eligwe

Obosara onu uzo oku muo

Agaghim eso ya.

51. Obara Jisos emewo m mma

The Full Lyrics

Obara Jisos emewo m mma

O mewom mma (2x)

Obara Jisos emewo m mma

O mewom mma, e kwere o ga eme gi nma

 

52. Korom ya, korom ya

The Full Lyrics

Korom ya, korom ya

korom ya (2x)

Okwu Chukwu dim obi nma, korom ya

Onye ju ya juru ndu ya

korom ya

 

53. Otito diri Chineke anyi

The Full Lyrics

Otito nile, ekele nile diri Chineke anyi

Ekele diri Jisos Onye-nwe anyi.

 

54. Amaram Ya Amaram Ya

The Full Lyrics

Amaram Ya, Amaram Ya

Obu Ya bu Eze Jisos

Amaram ya

 

55. Imela, Onye nwe anyi Imela

The Full Lyrics

Imela, Onye nwe anyi Imela ah ee

Imela, Onye nwe anyi Imela mma mma

 

56. Emere Ya

The Full Lyrics

Emere Ya (4x)

Emere Jisos Onye ogbenye

ka m na gi buru Ogaranya.

 

57. Olile Anya Anyi

The Full Lyrics

Olile Anya anyi a dighi n’uwa

Ja Ya nma, Olile anya anyi di na Chukwu nke Eligwe

Ike anyi esighi n’uwa ja Ya nma

Ike anyi si na Chukwu nke Eligwe

 

58. Jisos ga abia ozo Amen

The Full Lyrics

Jisos ga-abia ozo Amen, Amen

Amen; O ga bia ozo

Bia kporo anyi laa.

 

Jisos g’abia ozo Amen

iche n’ogaghi abia ozo?

Jisos ga abia ozo

Ikporo ndi Ya.

 

59. Ekwensu ihere me gi

The Full Lyrics

Ekwensu ihere me gi

Ike nile bu kwa nke Jisos

Ekwensu ihere me gi

Ike nile bu nke Jisos

 

60. Ajuwo m Ajuwo m

The Full Lyrics

Ajuwo m Ajuwo m Uwa, Ekwensu na olu ya nile (2x)

 

61. Biakute Jisos bia zuru ike

The Full Lyrics

Biakute Jisos bia zuru ike,

unu ndi eboro ibu di aro

 

62. O bu n’aha Jesu

The Full Lyrics

O bu n’aha Jisos

Ka mmadu nile gbakooro n’ebea

O bu n’aha Jisos

ka ikpere nile ga egbu n’ala

 

63. Onum juru n’ekele

The Full Lyrics

Onye nwe anyi a na m ekele gi

Onum juru  n’ekele

ebe I mere ndu foro mu o

Onum juru n’ekele

The Video

 

64. Biakute Onye Nzoputa

The Full Lyrics

Biakute Onye Nzoputa

Ohu ga eso gi la

Biakute Onye Nzoputa

Ohu ga eso gi la

onu, onu, onu ga eso gi la

Biakute Onye Nzoputa

Ohu ga eso gi la

 

65. Obughi mmadu, ka otuto m ga adiri

The Full Lyrics

Obughi mmadu ka otuto m ga adiri

Obughi mmadu ka otuto m ga adiri

Obughi mmadu ka otuto m ga adiri

Otuto m ga adiri Chineke nke Igwe

 

66. Ihe oma nile nke Chukwu n’emere anyi n’uwa

The Full Lyrics

Ihe oma nile nke Chukwu n’emere anyi n’uwa

Ole ihe anyi g’eji kwuo Ya ugwo (2x)

O bu nani ekele, nani otuto, nani Ija Ya nma

bu ihe anyi ga-eji kwuo Ya ugwo

 

67. M le anya n’iru m o, M’ele anya na azu m o

The Full Lyrics

M le anya n’iru m o, m’ele anya na azu m o

M lee anya na aka nri m, m’ele anya na aka ekpe

anya m ga ahu ihe m ga eji nwe jawa Chineke nma.

 

68. Asi na Obughi Jisos

The Full Lyrics

Asi na Obughi Jisos

Gini kam ga eme, n’elu uwa nkea

gini kam ga eme

 

69. Ogologo nma agha

The Full Lyrics

Ogologo nma agha

Jehova bu ogologo nma agha m nwere

 

70. Ike o, Ike nile bu nke Nna

The Full Lyrics

Ike o, Ike nile bu nke Nna (2x)

Ike e ji agwo oria, Ike nile bu nke Ya

 

71. Taa bu ubochi onu

The Full Lyrics

Taa bu ubochi onu, Alleluya

Isi onu m ezuwo oke, Alleluyah

 

72. Ndi nonyere m kariri ndi n’emegide m

The Full Lyrics

Ndi no nyerem kariri ndi n’emegide m

Jisos nonyere m, kariri ekwensu n’emegide m

ALSO SEE  Hear My Cry by Godstime Promise Full Lyrics

 

73. Odugwu n’agha

The Full Lyrics

Odugwu n’agha, Dike n’agha

Jehova

Odogwu n’agha, Dike n’agha

Aka n’egbo mkpa, Odugwu n’agha, Dike n’agha

The Video

 

74. Ma m mee okwu Ya

The Full Lyrics

Ma m mee okwu Ya, ma m mee uche Ya

Ma m mee okwu Ya ozuwo, (ozuworom)

 

75. O meri wo n’agha

The Full Lyrics

O meri wo n’agha (2x)

Onye kere uwa n’igwe

O meri wo n’agha

 

76. Obodo ndi nso zoro ukwu ha

The Full Lyrics

Obodo ndi nso zoro ukwu ha

Alleluyah n’ada

Ebi ndi nso zoro ukwu ha

Alleluyah n’ada

 

77. Nye nu Ya, Ekele oma

The Full Lyrics

Nye nu Ya, Ekele Oma

Nye nu Ya, Ekele Oma

 

78. O n’abia n’ebube

The Full Lyrics

O n’abia, O n’abia, O’na abia n’ebube (3x)

Okpara Chineke, O na abia n’ebube

 

79. Mgbe m ruru n’igwe

The Full Lyrics

mgbe m ruru n’igwe, agam ahu onye nzoputa

m ga ekele ya, n’ihe omere, o gosiri m uzo ndu

nzo nzoputa, nma nma diri Ya Onye ebere

M g’asi ya mma mma, m ga-asi mma mma

M g’asi ya mma mma Onye nwe anyi imela

 

80. Alleluyah, Alleluyah

The Full Lyrics

Alleluyah, Alleluyah, Amen

Amen, Alleluyah umu CHineke nwe mmeri

 

81. Ala gbawa ike ekwensu daba

The Full Lyrics

Ala gbawa ike ekwensu daba

Okwu Chineke eguzoro, Alleluyah

 

82. Aha mmadu gini k’obu

The Full Lyrics

Aha mmadu gini k’obu (4x)

O bu Eze n’elu Igwe

Aha mmadu gini k’obu

O bu Eze n’elu Uwa

Aha mmadu gini k’obu?

 

83. Kpo Ya Chineke di mma

The Full Lyrics

Kpo Ya Chineke Di mma

Kpo Ya onye Obi Oma

 

84. Anyi n’ala, anyi n’ala

The Full Lyrics

Anyi n’ala, anyi n’ala e-e

Eligwe e-e

Igakwa esoro mgbe anyi g’ala n’iwe?

 

85. Abu Otito kaji givi kwadi

The Full Lyrics

Abu Otito kaji giri kwadi

gbidi Jericho

Gbidi Jericho, O da wo o, O da wo wo

 

86. Imela Jisos, Imela Chim o

The Full Lyrics

Imela Jisos, Imela Chim o

ihe obula mbu, o bu n’amara Gi

Otutu anwu wo, otutu n’anwukwa

ma ihe obula mbu, o bu n’amar Gi

 

87. kam nogide n’ime Jisos

The Full Lyrics

Kam nogide nime Jisos

Kam mata, Kam mata

sina o bu Ya nwe m

Kam tukwasi Obim na Ya

wepu ihere, n’obi abua

 

88. Mgbe m’chetara ihe oma O mere m

The Full Lyrics

Mgbe m chetara ihe oma O mere m, M’tie Alleluyah (2x)

Enyi m bia lee

Ihe oma O mere m, bia lee

Nwanne m bia lee, Ihe Oma O mere m, bia lee (2x)

Papa bia lee, Mama bia lee, Umunne m bia lee

Ihe oma O mere m,  bia lee

Ihe oma O mere m

 

89. Bia lee, Nwaturu Chukwu

The Full Lyrics

Bia lee, Nwaturu Chukwu

Onye n’ebupu mmehie nke uwa

bia lee Onye akpogburu n’elu obe

Onye n’ebupu mmehie nke uwa.

 

90. Mgbe kporo Jisos O zara m

The Full Lyrics

Mgbe kporo Jisos O zara m

Ozaram (2x)

 

91. Jisos bu Uzo, Ezi okwu na Ndu

The Full Lyrics

Jisos bu Uzo, Ezi okwu na Ndu

Onye O bula kwere na Ya agaghi anwu

 

92. Anyi agawa ikele, Chineke Ekele

The Full Lyrics

Anyi agawa ikele Chineke Ekele

Anyi agawa ikele Onye kere uwa ekele

Onye kere uwa, Jehova Jireh

Chineke Daniel, Odum e bo Judah

Agbanwe-agbanwe, mbilite n’onwu

Anyanwu ututu, Onye mbu n’ikpe azu

 

93. Onye ebere, Onye amamihe

The Full Lyrics

Onye Ebere, Onye Amamihe ka Jehova m bu (2x)

Ohuru uwa n’anya, Ohuru Uwa n’anya

Odi ebube, ebube, ebube

Chineke m di ebube, ebube (2x)

 

94. Jehova diri m, Jehova diri m

The Full Lyrics

Jehova diri m, Jehova diri m

Odighi onye puru imegide m

Abum nwa Chukwu, abum nwa Chukwu.

odighi onye puru imegide m

 

95. Obim sara mbara ito Ya

The Full Lyrics

Obim sara mbara ito Ya (2x)

Chineke Onye n’eme mma

Obim sara mbara ito Ya

 

96. I buru enyi Jisos kuwara Ya aka

The Full Lyrics

I buru enyi Jisos kuwara ya aka (3x)

kuwara Ya aka, Kusie ya ike

 

97. Arusi nile ndi no n’ime ohia anyi agaghi efe arusi

The Full Lyrics

Arusi nile ndi no n’ime ohia, anyi agaghi efe arusi (2x)

nani Jisos kam g’efe (3x)

rue mgbe ebighebi

 

98. Bianu were obi uto jawa Jehova

The Full Lyrics

Bianu were obi uto jawa Jehova

mma mma Ya ga adi rue ebighebi

Unu were iko aka jawa Jehova

mma mma Ya ga-adi rue ebighebi

Kele Ya e-e, O neme mma e-e

O na agwo oria e-e,

O na eme m mma, i mma mma Ya ga-adi rue mgbe ebighebi

 

99. Elu uwa mmadi bi, ja Ya mma

The Full Lyrics

Elu uwa mmadu bi, Ja Ya mma

soro m ja Jehova, ja Ya mma

Ebe obula ndi nso no , ja Ya mma

unu ja Jehova, ja Ya mma

 

100. Jehova I di ebube n’ebe m no

The Full Lyrics

Jehova! I di ebube n’ebe m no

Jehova! I di ebube

N’eligwe, I bu Eze, n’elu uwa

I na achi achi, n’ala mmuo

I bu dike n’agha, Jehova I di ebube

101. Eligwe nasi Ikwesiri

The Full Lyrics

Ikwesiri, Eligwe nasi Ikwesiri

Ikwesiri, Mu onwe m nasi gi nara Ekele

 

102. Nyenu Ya ekele oma

The Full Lyrics

Nyenu Ya ekele oma

Nyenu Ya ekele oma

 

103. O mechiri odum onu n’olulu

The Full Lyrics

O mechiri odum onu n’olulu (2x)

Chineke Daniel

O mechiri odum onu n’olulu

Chineke Shedrack

O mechiri odum onu n’olulu

Chineke Hanna

Chineke Esther

Chineke Abraham

Chineke Jacob

Jehova Jireh,

O mechiri odum onu n’olulu

Onye Nzoputa (2x)

 

104. Mpi mu adiwo elu

The Full Lyrics

Mpi m adiwo elu

Onu m asawo mbara

 

105. Obu ndi asawo Obi ha

The Full Lyrics

Obu ndi asawo Obi ha

Obu ndi asawo n’obara

Obi ndi agbaputawo na nmehie

Ga eketa ala Eze Chineke

 

106. Onye nwere Chineke

The Full Lyrics

Onye nwere Chineke

Nwere ihe di nma

Onye nwere Jisos

Nwere ihe di nma

 

107. Ike ekwensu adawo, Chim eguzoro la

The Full Lyrics

Ike ekwensu adawo, Chi m eguzoro la

Odawo, Chim eguzoro la

mami nwota adawo, Chim eguzoro la

Odawo, Chim eguzoro la.

 

108. Bia lere ima mma Chukwu

The Full Lyrics

Bia lere ima mma Chukwu (2x)

Bia lere ima mma, ima mma

Odi Ebube

 

109. Aga m egburu Ya Ikpere Chi mo

The Full Lyrics

Aga m egburu Ya ikpere Chi mo

Aga m akporo Ya isi ala turu Ya mma mma

 

1) Aga ni abu ihe Chineke si na m ga bu

Aga m abu, olu aka mmadu apughi egbochi ya.

 

2) Ala oma, ala oma, okpu eze, okpu eze

Odiri ndi lugburu n’agha

 

3) A na m ele anya Obo kachasi umme (3x)

I mma mma Ya oyiri olodo (2x)

 

4)Jehovah Jireh rogoro n’ibu Dike

Rigoro n’oche eze, rigoro, rigoro, n’ibu Dike

rigoro n’oche Eze.

 

110. Ekele n’otuto diri Chineke

The Full Lyrics

Ekele n’otuto diri Chineke

I mma mma nile diri onye nwe anyi

 

111. Idi nma, Idi ukwu, O-Chineke

The Full Lyrics

Idi nma, Idi ukwu, O-Chineke

Idi nma, Idi ukwu, O-Chineke

 

112. Nara, nara o, Nara ekele

The Full Lyrics

Nara, nara o, nara Ekele

nara Ekele anyi o

 

113. Omere ihe nile k’odi nfe nwe nye mkpuru obi m o

The Full Lyrics

Omere ihe nile k’odi nfe nwe nye mkpuru obi m o

m kowa olu oma nime ndu m, onum apughi i kochasi

 

114. Chineke Nna emeworo m ihe O jiri bu Chi m

The Full Lyrics

Chineke Nna emeworo m ihe O jiri bu Chi m,

Ka ha mara na onye anyi n’efe bu Ya bu Okaka

Ka ha mara

 

115. Onye dika Chukwu?

The Full Lyrics

Onye dika Chukwu? (2x)

Onye dika Chineke Nna?

Alleluyah

 

116. Ihe nile bayere m n’emetu Chukwu n’Obi

The Full Lyrics

Ihe nile bayere m n’emetu Chukwu n’obi,

echiche udo, oganiru ka O na echerem o,

O gaghi ekwe ka echiche ndi iro mezue,

Amara Chineke Obara uba na ebe m no.

 

117. Bulie Ya-Elu

The Full Lyrics

Bulie Ya-Elu (2x)

Jehova kachasi mmadu nile Elu

Onye kere uwa kachasi mmadu nile elu.

The Video

 

118. Ndi nile soro Jisos

The Full Lyrics

Ndi nile soro Jisos hu ahuhu,

ma emesia ha ga esoro Jisos buru Eze

 

119. Agam asopuru Jihova mgbe nile

The Full Lyrics

Agam asopuru Jihova mgbe nile

mgbe nile ka otito Ya ga adi m n’onu

Jihova ka mkpuru obi m ga eji nya isi

ndi nile di umeala n’obi gahu Ya nwe nwuria onu

 

120. Mgbe m ruru n’igwe

The Full Lyrics

Mgbe m ruru n’igwe, agam ahu onye nzoputa m

m ga ekele Ya n’ihe ahu O mere m

O ziri m uzo ndu, nwe gbaputa m na nmehie

nma nma Jisos Onye ebere

 

121. Obara Jisos emewo m mma

The Full Lyrics

Obara Jisos emewo m mma

o mewo m mma (2x)

Obara Jisos emewo m mma

o mewo m mma, ikwere Oga eme gi nma.

 

122. Ka anyi tuoro Jehova mma mma

The Full Lyrics

Ka anyi tuoro Jehova nma mma,

Onye nwe anyi Imela

Ka anyi tuoro Jehova nma mma,

Onye nwe anyi Imela

 

123. Eligwe di nso

The Full Lyrics

Eligwe di nso (2x)

anyi ga adi nso,

onye nmehie agaghi aba nime ya.

 

124. Onye kere uwa na aka gi ka m n’ele anya

The Full Lyrics

Chukwu kere uwa na aka gi ka m n’ele anya

agabigala m o, mgbe I n’eje, mgbe I n’ala

agabigala m o.

The Video

 

125. Aka Jehova n’eme mma

The Full Lyrics

Aka Jihova!, Aka Jihova n’eme mma,

Oluebube Ya nke n’erughari n’ebe nno,

Isi ike ndu nke nadighi Atata,

Aka Aka Ya, AKa Jehova n’eme mma.

The Video

 

126. Odighi ihe O napughi ime

The Full Lyrics

Odighi ihe O napughi ime (3x)

N’aha Jisos

 

127. O naputawo m n’ala apiti

The Full Lyrics

O naputawo m n’ala apiti,

Omewo ka m guzo n’elu oke nkume eh,

O tinye wo abu uto n’onu m taa,

abu otito, allelu ,alleluyah

The Video

 

128. Chineke kariri mkpa m nile

The Full Lyrics

Chineke kariri mkpa m nile

Chineke Nna kariri mkpa m nile

 

129. Omeriwo n’agha

The Full Lyrics

Omeriwo n’agha (2x)

Onye kere uwa n’igwe

Omeriwo n’agha

 

130. Obu na Gi ka ndi nso dabere

The Full Lyrics

Obu na Gi ka ndi nso dabere (2x)

E-obu na Gi, obu na Gi, obu na Gi.

ka ndi nso dabere, e-ekwela k’ihere mee Anyi.

 

131. Jihova, I bu dike n’agha

The Full Lyrics

Jihova, I bu dike n’agha,

I bu dimkpa n’ume, I di ebube eh,

Aha Gi, n’ekewa osimiri, na achupu ajo nmuo,

neme ka mgbidi daaa.

 

132. Anyi agaghi efe kwa ha ozo

The Full Lyrics

Arusi nile nke juru n’elu uwa nka,

anyi agaghi efe kwa ha ozo,

arusi nile nke juru na mmiri

anyi agaghi efe kwa ha ozo,

nani Jisos ka m ga-efe, Onye kere uwa ka m ga-efe

ka m ga-efe (2x)

 

133. Ike agwul’unu

The Full Lyrics

Ike, Ike agwul’unu,

anam alakwuru Nna m,

aga M ezitere unu Mmo Nso Onye nkasiobi

 

134. Umu Chineke n’eto Ya mgbe nile

The Full Lyrics

Umu Chineke n’eto Ya mgbe nile

Ebighebi,

ndi kwerekwe n’eto Ya mgbe nile

Ebighebi,

Aga m e soro ibem (2x), Aga me soro ibemuo – a ga m e soro ibem

n’eto Ya mgbe nile, ebighebi

 

135. Anyi na-Jisos

The Full Lyrics

Anyi na Jisos, ya na ndi amuma ya

ga ezuko n’ama ol’edo, n’ama ol’edo

Anyi na Jisos, ya na ndi amuma ya

ga ezuko n’ama ol’edo,

 

136. Emerem Chi m Eze

The Full Lyrics

E mere m Chi m Eze (3x)

Chi m agaghi I me m Eze

 

137. Ezi Chineke Dimma

The Full Lyrics

Ezi Chineke dimma, Imela n’ubochi taa (3x)

n’ubochi taa, nar’ekele

 

138. Onye nwe anyi no nso

The Full Lyrics

Onye nwe anyi no nso (3x)

odighi arahu ura.

 

139. Kulie na ibu dike

The Full Lyrics

Kulie na ibu dike (3x), Ihe e ji amara dike e rula (repeat again from begining)

Onye na eme nma kulie, Ihe e ji amara dike e rula

Agu n’eche mba kulie, Ihe e ji amara dike e rula.

 

140. Nna m imela

The Full Lyrics

Nna m imela o- imela zoputa m

Nna m imela o, imela, imela zoputa m

Chukwu okike Nna m imela o, imela, Imela zoputa m

 

141. Abighi m oru ozo

The Full Lyrics

Abughi m oru ozo – e – okpara Chukwu Eme wo ka m puo n’oru ebighebi

 

142. O gini ka m ga enye Gi Nna

The Full Lyrics

O gini ka m ga enye Gi Nna,

O gini ka m ga enye Gi Chineke,

a ga m ewekw’onwe m nye gi – e – bia memu k’osi di gi mma

 

143. Chim o n’di nma

The Full Lyrics

Chim o n’di nma – onye garugi uka Chim o

n’idi mma, ihe I kwuru ga-eme,

Chim o n’idi mma

Onye kere uwa, Chim o n’idi nma,

Ihe I kwuru ga-eme.

 

144. Enwere Oke nkume di na Zion

The Full Lyrics

E nwere oke nkume di na Zion, o di elu

obu ebe mgbaba nkume di elu, o di elu

o di elu, o di elu O bu mgbe mgbaba.

 

145. I di mma ezi Chineke

The Full Lyrics

I di mma ezi Chineke e

Eligwe n’agba ama

mu onwe m nasi na I dimma

I di mma ezi Chineke m

 

146. I di ebube Chineke m o

The Full Lyrics

I di ebube Chineke m o,

I di ebube Onye nwe m

I di ebube Chineke m o

I di ebube onye nwe m

 

147. Too Ya

The Full Lyrics

Too Ya (9x)

Onye nwe anyi luru olu oma n’uwa – too Ya

O mere onye isi ka onwe hu uzo

O mere onye ngwuro ka onwe ga ije

O mere nwanyi aga owe turu ime

Onye nwe anyi luru olu oma n’uwa – too Ya

 

148. Anyi abia wo

The Full Lyrics

Anyi abia wo (2x) Eze Jisos

Anyi abiawo

 

149. Anyi abiakutewo Gi Nna

The Full Lyrics

Anyi abiakutewo Gi Nna (3x)

ka owee diri anyi mma.

 

150. Anyi bu ndi agha nke obe

The Full Lyrics

Anyi bu ndi agha nke obe – ndi agah obe (3x)

Ndi n’ebu agha megide ekwensu.

151. Abiakuterem Gi dika nwa na enweghi Nna

The Full Lyrics

Abiakuterem Gi dika nwa na enweghi Nne

nabata, Eze nabata m o

Akpafuru m dika nwa na eweghi Nne

nabata m – Jehova nabata m o

 

152. Abu m ulo dara ada, Jisos wee bulie m

The Full Lyrics

Abu m ulo dara ada, Jisos wee bulie m Elu,

Abu m ulo dara ada (2x) – DC

 

153. Elu igwe na ako nsopuru Gi Chukwu

The Full Lyrics

Elu igwe na ako nsopuru Gi Chukwu (2x)

Oru aka Gi ka mbara igwe n’egosi (2x)

 

154. Obu n’aha Jisos

The Full Lyrics

Obu n’aha Jisos ka mmadu nile zukoro n’ebe a,

Obu n’aha ya, k’ikpere nile g’egbu n’ala

 

155. Onye biakutere Jisos agaghi agba aka nwe laa

The Full Lyrics

Onye biakutere Jisos agaghi agba aka nwe laa

 

156. Amara m Ya

The Full Lyrics

Amara m Ya (2x)

O bu Ya bu Eze Jisos – Amara Ya.

 

157. Nkume ndi n’ewu ulo juru

The Full Lyrics

Nkume ndi n’ewu ulo juru, obu ya bu isi nkuku ulo (2x)

Nkume ndi n’ewu ulo juru (6x)

obu ya bu isi nkuku ulo

The Video

 

158. Jihova bu ogologo mma agha m

The Full Lyrics

Ogologo mma agha, Jihova bu ogologo mma agha

nke m were

 

159. Eme elu mee ala

The Full Lyrics

Eme elu mee ala (2x)

Jehova bu eze (2ce)

Eme elu mee ala (3x) Jehova bu eze.

 

160. Edewo ya, akawo ya

The Full Lyrics

Edewo ya, akawo ya

n’odighi amam ikpe diri ndi nile no nime Jisos

Odighi amam ikpe diri ha

 

161. I bu Chineke, I bughi mmadu

The Full Lyrics

I  bu Chineke, I bughi mmadu (2x)

mmadu na ada-ada, mmadu na agharipu

I bu Chineke, I bughi mmadu

okwu Gi nile bu eziokwu

 

162. Jehova, I bu dike n’agha

The Full Lyrics

Jehova, I bu dike n’agha

I bu dimkpa n’ume,

I di ebube ee,

Aha Gi na ekewa osimiri, n’achupu ajo mmuo,

n’eme ka mgbidi da

 

163. Ka m bulie Gi elu, Chineke

The Full Lyrics

Ka m bulie Gi elu, Chineke

Ka m bulie Gi elu na oruru Gi

 

164. Ka ha mara n’etiti mba nile

The Full Lyrics

Ka ha mara n’etiti mba nile (2x)

Jehova bu eze, Jihova bu eze, Jehova bu eze oha (2x)

The Video

 

165. O dighi agbanwe agbanwe

The Full Lyrics

O dighi agbanwe agbanwe (2x)

otu di ka O di n’mbu

 

166. Mpi m adiwo elu, Onu m asawo mbara

The Full Lyrics

Mpi m adiwo elu, Onu m asawo mbara (2x)

(nime Jehova)

 

167. Anyi ekele Gi Nna

The Full Lyrics

Anyi ekele Gi Nna

Chineke,

anyi ekele Gi Nna

Imela

 

168. Okwu Ya bu E na Amen

The Full Lyrics

Okwu Ya bu E na Amen

 

169. Okwu Ya di-ire di ebube

The Full Lyrics

Okwu Ya di-ire, di ebube, O n’eguzosike

Okwu onu Jisos di ebube, o nagwo ndi oria

 

170. Ndi nile soro Jisos hu ahuhu

The Full Lyrics

Ndi nile soro Jisos hu ahuhu,

memesia ha ga esoro ya buru Eze

 

171. Ndi nile no nime Jisos bu ndi Uwa oma

The Full Lyrics

Ndi nile no nime Jisos, ha nile bu ndi uwa oma (3x)

ndi uwa oma (3x)

 

172. Kele Chineke – Omeriwo

The Full Lyrics

Kele Chineke – Omeriwo

Omeriwo,

Kele Jisos – Omeriwo

omeriwo

ike ajo mmuo – Omeriwo …

 

174. A di m ka onye n’aro nro

The Full Lyrics

A di m ka onye na aro nro, Onu ochi ejuwo m onu (3x)

N’ihi na Chineke emeworo m ihe ukwu

 

175. Soro Jisos

The Full Lyrics

Soro Jisos, sosie Ya ike (2x)

 

176. Agam n’aga n’iru n’amara Jisos

The Full Lyrics

Aga m n’aga n’ihu n’amara Jisos

Ihunanya ya di ukwu, aga m n’esogide Ya

 

177. Eligwe agaghi aju m

The Full Lyrics

O bulu n’uwa ju m, Eligwe agaghi aju m memesia (2x)

 

178. Obara Jisos emewo m mma

The Full Lyrics

Obara Jisos emewo m mma, Omewo m mma {(2x)2x}

I kwere n’oga eme gi nma

 

179. Jisos meriri ekwensu

The Full Lyrics

A na m anuri na Jisos merir ekwensu

a na m anuri (2x)

A na m anuri na Jisos merir ekwensu

a na m anuri – Too nu Ya

 

180. O mere m mara Ya

The Full Lyrics

O mere m mara Ya, Jisos mere m mara Ya

O mere m mara Ya, aga m eme k’uwa mara Ya

 

181. Ihe m ga eji jawa Chineke nma

The Full Lyrics

M lee anya n’ihu m o,

m lee anya n’azu m o

m lee anya n’aka nri m o,

m lee anya n’aka ekpe m o,

ma m buru onye eziokwu, a ga m ahu ihe m ga eji wee jawa Chineke mma

 

182. Chineke Anyi dimma

The Full Lyrics

Chineke anyi di mma (4x)

ejekuru m onye isi, Onye isi si na Chi anyi dimma

ejekuru m onye ngwuro, onye ngwuro si na Chi anyi dinma

Mgbe huru onye ogbi, onye ogbi chiliere m aka elu,

aka ahu o chiliri n’egosi eh na Chineke anyi dimma.

 

183. E-mma-nuel, E-mma-nuel

The Full Lyrics

E-mma-nuel, E-mma-nuel

Odighi aha ka ya, Emmanuel (2x)

 

184. Emma no na ebea

The Full Lyrics

Emma no na ebea, E-M-M- A, Emma (2x)

 

185. Obu ndi Asara Uwe ha

The Full Lyrics

Obu ndi asara uwe ha,

Obu ndi asara Obi ha,

Obu ndi agbaputara

 

186. M ga esi ebe kwughachi Jehova

The Full Lyrics

M ga esi ebe kwughachi Jehova mmesoma Ya nile O mesoworo m  (2x)

 

187. Ndi n’ele anya Jehova

The Full Lyrics

Ndi n’ele anya Jehova, ha g’efeli eludika Ugo,

ha ga agba oso ma ike agaghi agwu ha.

 

188. O g’adoro mkpuru obi

The Full Lyrics

O g’adoro mkpuru obi , ma m bulie Ya elu

Jehova ma m bulie Ya elu.

 

189. Aha Jehova di mma

The Full Lyrics

Jehova, I dimma, Aha Jehova Dimma (2x)

 

190. Oge Chineke anyi ka mma

The Full Lyrics

Oge Chineke anyi ka mma

Oge Ya ka mma

Oge Chineke anyi ka mma

oge Ya ka mma

191. Alleluyah – Jehova nwe otuto nile

The Full Lyrics

Alleluyah, Jehova nwe otuto nile

Alleluyah, Jehova dimma (2ce)

 

192. O meturu ndu m aka

The Full Lyrics

O meturu ndu m aka – O gbanwe

O meturu ndu m aka, ndu m nwe buru ihe agbanwere,

Jisos meturu ndu m aka O gbanwe.

 

193. Oke nkume nke m nwere

The Full Lyrics

Oke nkume nke m nwere, Chi m dighi ehi ura (2x)

O dighi ehi ura

Chi m adighi ehi ura,

Oke nkume nke nwere, chim adighi ehi ura

 

194. N’elu Igwe

The Full Lyrics

N’elu igwe, k’anyi g’ala

Eluigwe k’anyi g’ala

 

195. Chineke N’ke Igwe

The Full Lyrics

Chineke n’ke igwe
Onye di Ka gi
Onye na bia ozo
Onye di Ka gi

Chineke n’ke igwe
Onye di Ka gi
Onye n’agwo oria
Onye di Ka gi

Chineke n’ke igwe
Onye di Ka gi
Onye neme nma (OR Onye ne nye nwa, OR Onye na nye uba )

 

196. Eche Tanam Ihe O Mere

The Full Lyrics

Eche tanam ihe o mere 
Jesus onye obioma
(Repeat continuously)

 

197. AGA MA TURU CHINEKE

The Full Lyrics

Aga ma turu Chineke
Mma ma
Onye We anyi
Imela

 

198. IBU CHUKWU ONYEDIKE

The Full Lyrics

Ibu Chukwu Onyedike
Ibu Chukwu Onye dinma
Ibu alpha na Omega mo
Onye nbu na Onye Ikpazu
N’ma lite na Ogbugbu
Ya Ka ji na si n’buchi mo

Idiebube
N’marama
Ibu alpha na Omega mo
Onye nbu na Onye Ikpazu
N’ma lite na Ogbugbu
Ya Ka ji na si ni buchi mo

 

199. Agu neche mba

The Full Lyrics

Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh

Agu neche mba (Agu neche mba)
Agu neche mba mu o (Agu neche mba)
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri

Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh

Agu neche mba (Agu neche mba)
Agu neche mba mu o (Agu neche mba)
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri

Continue for the complete Lyrics at the Agu neche mba full lyrics page.

The Video

200. Mkpuru obi nke na-amaghi

The Full Lyrics

Mkpuru Obi nke na-amaghi

Onye kere ya, Olee ebe ige ano.

 

What More?

That is all there is to share from our catalogue of Igbo Gosel songs lyrics and vidoes. Have you been blessed by any of this songs?

Please do share with us in the comments section below.

Samuel Odamah

God First, Tech second, Freelancing third.... in this order, my entire being is summed up.